[Lyrics] Kcee Ft. Okwesili Eze Group – Cultural Praise Vol 2
Read “Kcee Ft. Okwesili Eze Group – Cultural Praise Vol 2 Lyrics” Below:
LYRICS
mgbe m ruru n’igwe, agam ahu onye nzoputa
m ga ekele ya, n’ihe omere, o siri m uzo ndu
nzo nzoputa, nma nma Jesus Onye ebere
M g’asi ya mma mma, Anyi ga-asi mma mma
E money si ya mma mma
Mma mma Jesus onye ebere
Odighi onye yiri ya
Odighi onye yiri ya
Odighi onye yiri Chineke nke elu igwe
Odighi onye aga eche we ma atu si obu ya yiri ya
Chimo
Odighi onye yiri ya
Odighi onye yiri ya
Odighi onye yiri Chineke nke elu igwe
Odighi onye aga eche we ma atu si obu ya yiri ya
Ebi ye ebi ke bu
Ebi ye ebi ke bu
Ebi ye ebi nara ekene
Ebi ye ebi ke bu
Ebi ye ebi ke bu
Ebi ye ebi nara ekene
Ihe anyi na eme bu ihe mmuo
Onye anyi na achuru aja bu oke mmuo
Ihe anyi na eme bu ihe mmuo
Onye anyi na achuru aja bu oke mmuo
Ihe anyi na eme bu ihe mmuo
Onye anyi na achuru aja bu oke mmuo
Ihe anyi na eme bu ihe mmuo
Onye anyi na achuru aja bu oke mmuo
Eligwe na to kwa ya
Eligwe si na Chukwu dinma
Awu na otutu
Onwa na abali
Kpankpan do nke igwe
Ha nile si na Chukwu di mma
(?) obara sa njo
Bianu ka anyi ye ya ekele
E- Money ka anyi ye ya otito
Odi nma
Chineke ihe mere di mma
ihe mere di mma
Ihe mere di mma
Ihe mere di mma
ihe mere di mma
Ihe mere di mma
O ihe mere di mma
You are the Lord that is Your name
You will never share Your glory with anyone
You will never share Your glory with anybody
Almighty God, that is Your name
You are the Lord that is Your name
You will never share Your glory with anyone
You will never share Your glory with anybody
Almighty God, that is Your name
How excellent is your Name
How excellent is your Name
How excellent is your Name, o Lord
How excellent is your Name, o Lord
How excellent is your Name
How excellent is your Name, o Lord
How excellent is your Name, o Lord
How excellent is your Name
How excellent is your Name
How excellent is your Name, o Lord
Baba, Baba, Baba, ese o Baba, awa dupe Baba
Awa na re Oluwa, awa na re Oluwa
Awa dupe ore a’todun m’odun
Baba, Baba, Baba, ese o Baba, awa dupe Baba
Awa na re Oluwa, awa na re Oluwa
Awa dupe ore a’todun m’odun
Tiwaram uzo sirike
Tiwaram uzo sirike
Tiwaram uzo
Tiwara E Money uzo sirike
Tiwaram uzo sirike
Tiwara My Mummy uzo sirike
Tiwaram uzo sirike
Tiwara umu Nigerians uzo sirike
Tiwaram uzo sirike
Tiwara umu Igbo uzo sirike
Tiwaram uzo sirike
Tiwaram uzo sirike
Ejim obara ya eje
Ejim obara ya eje
Ejim obara ya eje
Ejim obara ya eje
Kpo ya Chukwu no gaza
Kpo ya Chukwu no gaza e
Messiah Onye Obioma
Kpo ya Chukwu no gaza
Kpo ya Chukwu no gaza
Kpo ya Chukwu no gaza e
Messiah Onye Obioma
Kpo ya Chukwu no gaza
There is something that makes me come into your presence, my
Helper
My helper eh, my helper
My helper eh, my helper
There is something that makes me come into your presence, my
Helper
My helper eh, my helper
My helper eh, my helper
There is something that makes me come into your presence, my
Helper
Nna lekwa
Na otutu madu amalite nime gidem
Ha na asi odigi nzobuta m nwere na gi
Ma nimem gi nna
Kam tukwa saram obim nile
Chim ekwe kwana ka ndi uwa juom ole Chimo
Nna lekwa
otutu madu amalite nime gidem
Ha na asi odigi nzobuta m nwere na gi
Ma nime gi nna
Kam tukwa saram obim nile
Chim ekwe kwana ka ndi uwa juom ole Chimo
Jehovah, You are the most-high
Jehovah, You are the most-high God
You are the most-high
You are the most-high
You are the most-high God
Ancient of days, as old as You are
As old as You are
You will never fail
Almighty of days as old as You are
As old as You are
Father, You will never change
Ancient of days as old as You are
As old as You are
You will never change
Ancient of days as old as You are
As old as You are
You will never change
Aka marama ka anyi ga kuru
Chineke meh
Aka Marama
Kuwa raya aka marama
Aka Marama
Aka Marama
Kuwa raya aka marama
Jehovah Obuliwom elu
Higher higher
Obuli Womelu
Higher higher
Ah eh… ah eh… ah eh..
Onyekeruwa di ho
Obuli womelu
Higher higher
Obuli Womelu
Higher higher
Ah eh… ah eh… ah eh..
Onyekeruwa di ho
Jehovah….
Jehovah idi egwu
Jehovah
Idi egwu Jehovah
Jehovah….
Jehovah idi egwu
Jehovah
Idi egwu Jehovah
Onye anyi no na obi ya siri ike
Onye anyi no na obi ya kara aka
Onye anyi no na obi ya siri ike
Onye anyi no na obi ya kara aka
Onye anyi no na obi ya siri ike
Onye anyi no na obi ya kara aka
Kpowaram onye eze
Onye eze abia ro lam
Onye eze nno o
Onye eze abia ro lam
Onye eze nno o
Onye eze abia ro lam
Onye
Onyeoma
Onyeoma
Onyeoma